Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị aka-ebe nke Akwụkwọ nke Mọmọn


Ndị aka-ebe nke Akwụkwọ nke Mọmọn

Onye-nwe nyere ndị-ọzọ iwu ewezuga Onye-amụma Joseph Smith ka ha gbaa aka-ebe nke ịdị-nsọ nke Akwụkwọ nke Mọmọn (OznỌd. 17; 128:20). Hụrụ ịgba-ama nile nke ndị aka-ebe ndị a “Mmalite” dị n’iru nke Akwụkwọ nke Mọmọn.