Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Filistịa


Ndị Filistịa

N’ime Testament Ochie, otu agbụrụ nke na mbụ sitere na Kaftoa bịa (Emọs 9:7) ma bichie na ndịda-ala bara ụba na akụkụ oke osimiri Meditarenịa site Jọpa ruo ọzara ndị Ijipt tutu ụbọchị nile nke Abraham (Jen. 21:32). Ruo ọtụtụ afọ e nwere ibu agha n’etiti ndị Filistịa na ndị Israel. Dịka ihe si mee Palestaịn, aha obodo ndị Filistịa, ghọrọ akara a maara nke ọma nye Ala Nsọ ahụ́ nile.