Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Batsheba


Batsheba

Nwunye Uraia; e mesịa, nwunye nke Devid na nne Solomọn. Eze Devid kwasoro ya iko. O dozikwara usoro maka ọnwụ di ya n’agha (2 Sam. 11), nke mmehie ahụ nwere ahụhụ ebighi-ebi nye Devid (OznỌd. 132:39).