Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ilu


Ilu

Mkpirisi okwu gbasara mụọ ime ìhè ọma ma-ọbụ ìhè ọjọọ ma-ọbụ ndụmọdụ.

Akwụkwọ nke Ilu

Otu akwụkwọ Testament Ochie nke nwere ọtụtụ akụkọ ilu, okwu nile, na abụ nile, ụfọdụ n’ime ha bụ Solomọn dere ha. Akwụkwọ nke Ilu nke a na-en̄omi na-esepụghị-aka n’ime Testament Ọhụrụ.

Isi nile nke 1–9 nwere nkọwa make ezi amamihe. Isi nile nke 10–24 nwere nchịkọta okwu nile banyere ụzọ ziri-ezi na nke na-ezighị-ezi e si ebi ndụ. Isi nile nke 25–29 nwere ilu nile nke Solomọn nke ndị Hezekaịa, eze nke Juda dekọtara. Isi nile nke 30–31 gụnyere nkọwa nke ọma maka nwanyị onye ezigbo-omume.