Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jarọm


Jarọm

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwa-nwoke nke Inọs na nwa nke nwa-nwa Lihaị. O dobere akụkọ ndị Nifaị e dere-ede ruo Iri afo isii, 420–361 tutu a mụọ Kraịst (Inọs 1:25; Jarọm 1:13). O bụụrụ nwoke kwesịrị ntụkwasị obi onye họọrọ ịghara ide ihe dị ukwuu n’akụkọ ndekọta ahụ (Jarọm 1:2).

Akwụkwọ nke Jarọm

E nwere nanị ama-okwu iri na ise n’ime akwụkwọ a dị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. Jarọm dekọtara na ndị Nifaị gara n’iru na-ebi ndụ n’iwụ nke Moses ma na-elepụ anya maka ọbịbịa nke Kraịst. Ndị ndu ha bụụrụ ndị eze ndị dị ukwuu n’okwukwe. Ha mere nke ọma dịka ha rubere isi nye ndị amụma ha, ndị ụkọchukwu, na ndị nkuzi.