Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye ode-akwụkwọ


Onye ode-akwụkwọ

Testament nile nke Ochie na nke Ọhụrụ na-eji okwu ahụ n’ụzọ nile ji obere dịrị iche-iche: (1) N’ime Testament Ochie, isi ọrụ onye ode akwụkwọ bụụrụ idegharị akwụkwọ-nsọ nile otu nke ọzọ dị (Jer. 8:8). (2) Ndị ode-akwụkwọ ka a kpọtụrụ ọnụ na-esepụghị aka n’ime Testament Ọhụrụ ma n’oge-ụfọdụ nile a kpọrọ ha ndị ọka-iwu ma-ọbụ ndị dibịa nke iwu ahụ. Ha mere ka iwu ahụ too eto n’ịdị omimi ma tinye ya n’ọnọdụ nile nke oge nke ha (Mat. 13:52; Mak 2:16–17; 11:17–18; Luk 11:44–53; 20:46–47).