Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Alfa na Omega


Alfa na Omega

Alfa bụ mkpụrụ okwu mbụ n’ime mkpụrụ okwu asụsụ Grik; Omega bụ nke ikpe-azụ. Ha bụ kwa aha ndị e nyere Jisus Kraịst na a na-eji ha dịka akara nile igosi na Kraịst bụ mmalite na ọgwụgwụ nke ihe nile ekere-eke (Mkpu. 1:8; OznỌd. 19:1).