Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Leban, Nwanne nwoke nke Rebeka


Leban, Nwanne nwoke nke Rebeka

N’ime Testament Ochie, otu nwanne nwoke nke Rebeka na nna nke Lia na Rechel, ndị nwunye Jekọb (Jen. 24:29–60; 27:43–44; 28:1–5; 29:4–29; 30:25–42; 31:1–55).