Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Cowdery, Oliver


Cowdery, Oliver

Onye okenye nke abụọ nke Nzukọ-nsọ a eweghachiri, na otu n’ime ndị aka-ebe atọ nye ịdị nsọ na ịbụ ezi-okwu nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọ rụrụ ọrụ ka onye ode-akwụkwọ ebe Joseph Smith tụgharịrị asụsụ Akwụkwọ nke Mọmọn site n’epekele ọla-edo nile (A—JS 1:66–68).