Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Liahona


Liahona

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu bọl bras nwere mkpịsị nrụ-aka abụọ nke na-enye nduzi ụzọ-dịka compass—na kwa nkụzi nke mụọ nye Lihaị na ndị na-eso ya mgbe ha na-eme ezi-omume. Onye-nwe wepụtara Liahona ahụ na nye nkuzi nile site na ya.