Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịshmel, Ọgọ Nwoke nke Nifaị


Ịshmel, Ọgọ Nwoke nke Nifaị

Otu nwoke n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn onye, ya na ezi na ụlọ ya, sonyere ezi na ụlọ Lihaị na njem ha gaa n’ala e kwere na nkwa.