Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Pentikọst


Pentikọst

Dịka mpaghara iwu nke Moses, Oriri nke Pentikọst ma-ọbụ mkpụrụ mbụ nile ka e mere mgbe iri ụbọchị ise gasịrị mgbe e mesịrị oriri nke ngabiga (Lev. 23:16). Pentikọst bụụrụ maka ime mmemme owuwe-ihe-ubi, na n’ime Testament Ochie a na-akpọ ya oriri nke owuwe-ihe-ubi ma-ọbụ oriri nke izu-asaa. Ọ bụ oriri a ka a na-eme mmemme ya mgbe Ndị-Ozi jupụtara na Mụọ Nsọ n’ime Jerusalem ma ha wee kwuo okwu n’ire nile (Ọlndoz. 2; OznỌd. 109:36–37).