Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nche, Ndị-nche


Nche, Ndị-nche

Ị mụrụ anya, i chegide. Onye na-eche nche na na-erube isi dị na njikere na kwadoro akwado. Ndị-nche bụ ndị ndu ndị nke ndị nnọchite-anya nke Onye-nwe kpọrọ ijide ọrụ dị mkpa pụrụ iche maka ọdịmma nke ndị ọzọ. Ndị ahụ a kpọrọ dịka ndị ndu nwere ọrụ pụrụ iche ịbụ kwa ndị-nche nye ụwa nke fọdụrụ.