Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Olile-anya


Olile-anya

Inwe olile anya n’ime afọ ojuju maka na ị na-echere maka ngọzi nile nke ezi-omume e kwere nkwa. Akwụkwọ nsọ nile ọtụtụ mgbe na-ekwu maka olile-anya dịka ịtụ anya maka ndụ ebighi-ebi site na okwukwe n’ime Jisus Kraịst.