Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Pratt, Orson


Pratt, Orson

Otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ nke mbụ a kpọrọ mgbe e weghachisịrị Nzukọ-nsọ n’oge nile nke ọhụrụ a (OznỌd. 124:128–129). Ọ ka bụụrụ onye otu Nzukọ-nsọ nanị izu ụka isii mgbe Onye-nwe nyere ya mkpughe site n’aka Joseph Smith (OznỌd. 34). Orson Pratt bụkwaara onye na-ezisa ozi-ọma maka Nzukọ-nsọ (OznỌd. 52:26; 75:14) ma rụọ kwa ọrụ dịka onye ndekọta akụkọ nke Nzukọ-nsọ ruo ọtụtụ afọ.