Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịkwụ otu-ụzọ n’ụzọ iri, Otu-uzọ n’ime ụzọ iri nile


Ịkwụ otu-ụzọ n’ụzọ iri, Otu-uzọ n’ime ụzọ iri nile

Otu mpaghara n’ime mpaghara iri nke mmụba nke otu mmadụ kwa afọ e nyere Onye-nwe site na Nzukọ-nsọ. Egọ ịkwụ otu ụzọ n’ụzọ iri nile ka a na-eji ewu ụlọ nzukọ nile na temple nile, iji kwado ọrụ mgbasa ozi-ọma, na iwu ala-eze nke Chineke n’elu ụwa.