Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mmiri ndụ


Mmiri ndụ

Otu akara nke Onye-nwe Jisus Kraịst na nkụzi ya nile. Dịka mmiri dị mkpa ijide ndụ nke anụ arụ, Onye-nwe na nkụzi ya nile (mmiri ndu) dị mkpa maka ndụ ebighi-ebi.