Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Oke-nkume


Oke-nkume

I were ya n’ụdị ya, Jisus Kraịst na ozi-ọma ya, nke bụ ntọ-ala siri ike na nkwado (OznỌd. 11:24; 33:12–13). Oke-nkume nwekwara ike ịtụnyere mkpughe, nke Chineke na-esi na ya mee ka mmadụ mara maka ozi-ọma ya (Mat. 16:15–18).