Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka


Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka

E nwere ike iji okwu ahụ ọnụ-ọgụgụ-juru-aka ụzọ abụọ: (1) Otu ọgbakọ ndị nwoke n’otu udị ndị ji otu ọkwa ọrụ nke ọkwa nchụ-aja. (2) Ndị ka n’ọnụ-ọgụgụ ma-ọbụ di nta n’ọnụ-ọgụgụ bụ ndị otu n’ọkwa nchụ-aja bụ ndị garịrị anọ na nzukọta iji rụọ ọrụ nke Nzukọ-nsọ (OznỌd. 107:28).