Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Usoro njikọta-ọnụ


Usoro njikọta-ọnụ

Otu ọgbakọ nke Ndị-nsọ sitere na ya n’ụbọchị izizi nile nke Nzukọ-nsọ e weghachiri chọọ ibi ndụ nke iwu nke nnyefechasị. Ndị mmadụ n’onwe ha kesara arịa, ngwa ahịa, na uru nile, na-anata ihe ndị a nile dịka ọchịchọ na mkpa ha nile siri dị (OznỌd. 51:3; 78:1–15; 104).