Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ozi-ọma


Ozi-ọma

Atụmatụ nke nzọpụta nke Chineke, nke e mere ka o kwe omume site na aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst. Ozi-ọma gụnyere ezi-okwu ebighi-ebi nile ma-ọbụ iwu nile, ọgbụgba-ndụ nile, na emume nsọ nile dị mkpa maka mmadụ iji batagharia n’iru nke Chineke. Chineke weghachiri uju nke ozi-ọma n’ụwa na narị afọ nke iri na itoolu site n’aka onye-amụma Joseph Smith.