Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jerubeal


Jerubeal

Otu aha e nyere Gideon n’ime Testament Ochie mgbe o bibisiri ebe ịchụ-aja Beal (Ndikp. 6:32; 7:1; 9; 1 Sam. 12:11).