Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Zebulọn


Zebulọn

N’ime Testament Ochie, otu Nwa-nwoke nke Jekọb na Lịa (Jen. 30:19–20).

Agbụrụ nke Zebulọn

Jekọb gọziri agbụrụ nke Zebulọn (Jen. 49:13). Agbụrụ nke Zebulọn sonyere Debora na Berak na-ilụ agha megide ndị iro nile nke Israel (Ndikp. 4:4–6, 10). Ha sonye-kwara Gideon na-ịlụso ndị Midian agha (Ndikp. 6:33–35).