Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Debọra


Debọra

N’ime Testament Ochie, onye-amụma nwanyị onye kpere Israel ikpe na gbaa Berak ume n’ọgụ ya megide ndị kenean (Ndikp. 4). Abụ nke Debora na Berak mere mme mme nnapụta nke ndị Israel site n’oru (Ndikp. 5).