Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ziezrọm


Ziezrọm

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn otu onye ọka-iwu n’ime obodo-ukwu nke Amọnaịha. Alma na Amiulek matara site na Mụọ ahụ na Ziezrọm naara-ekwu okwu ụgha. Mgbe ahụ a gbanwere ya nye ozi-ọma nke Kraịst (Alma 11:21–46; 15:1–12).