Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Young, Brigham


Young, Brigham

Otu Onye-ozi gboo n’ime ọgbọ nke a na Onye-isi nduzi nke abụọ nke Nzukọ nke Jisus Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a. O duru Ndị-nsọ gaa mpaghara ọdịda-anyanwụ site Nauvoo, Illinois, gaa Salt Lake Valley ọ bụkwaara nnukwu onye na-eme ka a chịa ndị mba ọzọ na mpaghara odida-anyanwụ nke United Steeti nile.