Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Megog


Megog

N’ime Bible, otu ala na ndị mmadụ dị nso na Oke Osimiri Ojii (Black Sea). Onye eze ha, Gog, ga-edu ndị agha nile nke Megog n’oke agha ukwu ikpe-azụ tutu ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Kraịst (Ezik. 38:2; 39:6). Akwụkwọ nsọ nile na-ekwu maka nnukwu agha ọzọ nke Gog na Megog na ọgwụgwụ nke oge Jisus ga-abịa n’ụwa chịa otu puku afọ-n’etiti ndị agha nile nke Chineke na ndị agha nile nke ihe ọjọọ (Mkpu. 20:7–9; OznỌd. 88:111–116).