Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nna no n’Elu-igwe


Nna no n’Elu-igwe

Nna nke muọ nile nke mmadụ dum (Abụ Ọma 82:6; Mat. 5:48; Jọn 10:34; Ndị-Rom 8:16–17; Ndị-Gal. 4:7; 1 Jọn 3:2). Jisus bụ Ọkpara a Mụrụ Nanị Ya n’anụ arụ. E nyewo mmadụ iwu ka o nye Nna ahụ nrube-isi na nsọpụrụ na ka ọ na-ekpe ekpere nye ya n’aha Jisus.