Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nebukadneza


Nebukadneza

N’ime Testament Ochie, onye eze nke Babịlọn (604–561 tutu amụọ Kraịst) onye meriri Juda (2 Ndez. 24:1–4) na gbaa Jerusalem okirikiri (2 Ndez. 24:10–11). E nyere Onye amụma Lihaị iwu ka ọ gbalaga site na Jerusalem n’afọ dịka 600 tutu amụọ Kraịst iji ghara ịbụ onye a dọkpụụrụ n’agha gaa Babịlọn (1 Nif. 1:4–13) mgbe Nebukadneza bupụrụ Eze Zedekaịa na ndị mmadụ ahụ (2 Ndez. 25:1, 8–16, 20–22). Daniel kọwara nrọ nile nke Nebukadneza (Dan. 2; 4).