Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nsachapụ nke mmehie nile


Nsachapụ nke mmehie nile

Mgbaghara n’ihi ihe e mejoro n’ọnọdụ nchegharị. Nsachapụ nke mmehie nile ka e mere ka ọ dị ire site n’aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst. Mmadụ na-enweta nsachapụ nke mmehie ya nile ma ọbụrụ na o nwere okwukwe n’ime Kraịst, chegharịa na mmehie ya nile, nata emume-nsọ nile nke baptism na ibịakwasị aka nile n’isi maka onyinye nke Mụọ Nsọ, ma na-erubere iwu-nsọ Chineke isi (Ndep. Ok 1:3–4).