Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Zinọs


Zinọs

Otu onye-amụma nke Israel n’oge nile Testament Ochie, onye ibu-amụma ya nile nke mgbasa ozi-ọma nke Kraịst ka a chọtara nanị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn.