Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Belam


Belam

Onye-amụma n’ime Testament Ochie, Onye chọrọ ịbụ Israel ọnụ maka ego. Onye-nwe nyere ya iwu ka ọ hapụ ịbụ Israel ọnụ (Ọnọgụ. 22–24).