Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Samerịa


Samerịa

N’ime Testament Ochie, isi obodo nke ala-eze mpaghara elu elu nke Israel (1 Ndez. 16:23–24). N’ihi ọnọdụ ya siri ike maka agha n’elu otu ugwu, ndị Asirịa enwereghị ike ịdọkpụ ya n’agha ruo mgbe ndị-agha gbasịrị Ya okirikiri afọ atọ (2 Ndez. 17:5–6). Herọd wugharịrị ya ma kpọọ ya Sebaste. N’oge nile nke Testament Ọhụrụ, Samerịa bụụrụ aha nke ozugbo etiti ogbe nke Palestain ọdịda-anyanwụ nke Jọdan ahụ.