Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Kansụl dị elu


Kansụl dị elu

Òtù Kansụl nke ndị isi nchụ-aja iri na abụọ.

N’isi mmalite ụbọchị nile nke Nzukọ-nsọ eweghachiri, okwu ahụ kansụl dị elu na-atụnyere òtù abụọ dị iche iche na-achị achị: (1) Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke Ndị-ozi Iri na Abụọ nke Nzukọ-nsọ (OznỌd. 107:33, 38); na (2) Kansụl dị elu na-efe-ofufe n’ime stek n’ile ọbụla (OznỌd. 102; 107:36).