Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Gọlgọta


Gọlgọta

Gọlgọta pụtara “otu ọkpụkpụ isi” n’asụsụ Aramaịk. Ọbụ aha ebe ahụ a kpọgburu Kraịst (Mat. 27:33; Mak 15:22; Jọn 19:17). Aha ebe a n’asụsụ Latin bụ Kalvari (Luk 23:33).