Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Judas, Nwanne nwoke nke Jemes


Judas, Nwanne nwoke nke Jemes

N’ime Testament Ọhụrụ, otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ izizi nke Jisus Kraịst (Luk 6:13–16). Ike-kwe a maakwara ya dịka Lebiọs Tadiọs (Mat. 10:2–4).