Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Pọntiọs Paịlat


Pọntiọs Paịlat

Otu onye ọchịchị ndị Roman na Judia, afo 26–36 mgbe a mụsịrị Kraịst (Luk 3:1). Ọ kpọrọ ndị Juu na okpukpe chi ha asị ma tinye ọ dịkarị nta ụfọdụ ndị Galili n’ọnwụ (Luk 13:1). E boro Jisus ebubo makwa ya ikpe ka a kpọgbuo ya n’obe n’iru Paịlat (Mat. 27:2, 11–26, 58–66; Mak 15; Luk 23; Jọn 18:28–19:38).