Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Iden


Iden

Ebe obibi nke ndị mbụ mụrụ anyị, Adam na Iv (Jen. 2:8–3:24; 4:16; 2 Nif. 2:19–25; Moses 3, 4; Abr. 5), a kpọrọ ya dịka ogige ubi mpaghara ọwụwa-anyanwụ n’Iden. Adam na Iv ka a chụpụrụ site na Iden mgbe ha risiri mkpụrụ-osisi a sị erila na ghọọ ndị na-anwụ anwụ (Moses 4:29). Mkpughe ụbọchị ikpe-azụ a mesịrị nkọwapụta nke Bible ike banyere Ogige ubi Iden. O tinyere ihe mmụta dị mkpa nke bụ na ubi ahụ nọbuuru na elu ebe bụ ugbua elu elu kọntinent Amerika (OznỌd. 116; 117:8).