Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Amara


Amara

Agbam-ume sitere na Chineke nke na-ekwe nye ndị nwoke na ndị nwanyị inweta ngọzi nile n’ime ndụ nke a na rite uru ndụ ebighi-ebi na mbuli-elu mgbe ha ziputasiworo okwukwe, cheghariwo, na nyewo igba mbọ ha kachasị mma n’idobe iwu-nsọ nile. Ụdị enyem aka ahụ dị nsọ ma-ọbụ agbam-ume ahụ ka a na-enye site na ebere na ịhụnanya nke Chineke. Onye ọbụla n’arụ na-anwụ anwụ nwere mkpa amara dị nsọ n’ihi ọdịda nke Adam na kwa n’ihi adịghị ike nile nke mmadụ.