Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Josef nke Arimatịa


Josef nke Arimatịa

Josef nke Arimatịa bụụrụ onye otu nke Sanhedrin, onye na-eso ụzọ Kraịst, na otu onye Israel bara ọgaranya kwesịrị ntụkwasị-obi, onye na-enweghi oke ọbụla na-ima Onye-nwe anyị ikpe. Mgbe mkpọgide n’obe gasịrị, Josef buuru arụ Onye-nzọpụta ahụ kee ya n’akwa-ọcha na-enwu-enwu na tọgbọ ya n’ili o gwuururị onwe ya n’oke nkume (Mat. 27:57–60; Mak 15:43–46; Luk 23:50–53; Jọn 19:38–42).