Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Babịlọn, Bebel


Babịlọn, Bebel

Isi obodo Babịlọn.

Onye malitere Bebel bu Nimrọd, ọ bụkwa otu n’ime obodo ukwu nile kachasịrị nka n’ime ala Mesopotemịa ma-ọbụ Shaina (Jen. 10:8–10). Onye-nwe ghagburu asụsụ nile n’oge ndị mmadụ na-ewu ụlọ elu tọwa Bebel (Jen. 11:1–9; Ita 1:3–5, 33–35). Babịlọn emesịa ghọọ isi obodo Nebukadneza. O wuru oke nnukwu obodo, nke ihe mbibi ya nile ka fọdụrụ. Babịlọn bịara bụrụ ajọ obodo ma bụrụkwa akara ajọọ omume nke ụwa.