Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịsọ


Ịsọ

N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke Aịsak na Ribeka nke ka okenye, na ejima Jekọb. Ụmụ-nne nwoke abụọ ndị a no n’iro site n’ọmụmụ ha (Jen. 25:19–26). Ụmụ ụmụ Ịsọ, ndị Edọm, na ụmụ ụmụ Jekọb, ndị Israel, ghọrọ mba ndị dị n’iro (Jen. 25:23).