Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye nchụ-aja, Ọkwa nchụ-aja Melkizedek


Onye nchụ-aja, Ọkwa nchụ-aja Melkizedek

Onye ahụ nke na-eme usoro emume nile nke okpukpechi maka ndị ọzọ nye Chineke. Na-esepụghị aka n’ime akwụkwọ-nsọ, ndị nchụ-aja bụ ndị-isi nchụ-aja n’usoro nke Melkizedek (Alma 13:2). Ndị ahụ na-anata uju nke otuto Chineke mgbe mbilite n’ọnwụ gasịrị na-aghọ ndị nchụ-aja na ndị-eze n’ala-eze selestịal.