Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Galetịa, Akwụkwọ-ozi e degaara


Ndị Galetịa, Akwụkwọ-ozi e degaara

Otu akwụkwọ dị n’ime Testament Ọhụrụ. Na mbụ ọ bụbuuru leta nke Onye-ozi Pọl degaara ndị-nsọ bi site n’isi ruo n’isi-pụọ ezi Galetia. Isi-ọkwu leta a bụ na ezi inwe-onwe ka a ga-achọta nanị site na-ibi ndụ n’ozi-ọma nke Jisus Kraịst. Ọbụrụ na Ndị-nsọ nile anakwere nkuzi nile nke Ndị-otu-Kraịst ndị Juu bụ ndị kwụsịrị-ike na-idebe iwu Moses, ha gaara e weta na njedebe ma-ọbụ bibie inwe-onwe nke ha chọtara n’ime Kraịst. N’ime akwụkwọ-ozi, Pọl hiwere ọnọdụ nke ya onwe ya dịka Onye-ozi, kọwaa ozizi nke ezi-omume site na okwukwe, na mesie ike uru nke okpukpe-chi nke mụọ.

N’isi nile nke 1 na 2, Pọl kọwapụtara mwute banyere ozi ahụ ọ natara bụ nke ngọnarị-okwukwe n’etiti ndị Galetia na mee ka o doo anya nke ọma ọnọdụ ya n’etiti Ndị-Ozi nile. Isi nke 3 na 4 kparịtara nkata maka ozizi nile nke okwukwe and ọrụ nile. Isi nile nke 5 na 6 nwere okwu chukwu ahụ banyere nso n’azụ ga-eme eme nke ozizi nke okwukwe.