Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Immanuel


Immanuel

Otu n’ime aha nile nke Jisus Kraịst. O sitere n’okwu nile Hibru bịa nke pụtara “Chineke nonyere anyị.”

Immanuel bụ akara-aha e nyere dịka iriba-ama nke nnapụta nke Chineke (Aịsa. 7:14). Ntụnye aka nke Aịsaịa tunyere maka Immanuel bụ kpọm kwem nke Matiu matara dịka ibu amụma banyere ọmụmụ Jisus n’ịnwụ anwụ (Mat. 1:18–25). Aha ahụ pụtakwara ihe n’ime akwụkwọ-nsọ nile ụbọchị ndị ikpeazụ a (2 Nif. 17:14; 18:8; OznỌd. 128:22).