Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Sairọs


Sairọs

N’ime Testament Ochie, eze nke Pesia onye mejupụtara amụma nke Aịsaịa (2 Ihem. 36:22–23; Aịsa. 44:28; 45:1) site na-ikwenye ka ndị Juu lọghachi na Jerusalem i rụgharị temple ahụ, wee si ọtua kwusị na mpaghara ndọkpụ n’agha ndị Babịlọn dọkpụụrụ ha. Amụma a ka Aịsaịa buru ihe dịka otu narị afọ na iri afọ asatọ tutu omume nke eze ahụ.