Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Okpu-eze


Okpu-eze

Ọla dị okirikiri nke ndị ọchịchị na-eyi n’isi. O nwekwara ike ịbụ dịka akara nke ike Selestịal, ebe ọchịchị, na ịbụ-chi. Ndị ahụ na-nọgide ruo n’ọgwụgwụ site na-idobe iwu-nsọ nile nke Chineke ga-enweta okpu-eze nke ndụ ebighi-ebi (OznỌd. 20:14; Moses 7:56; JS—Mat. 1:1).