Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mụọ Nsọ nke nkwa


Mụọ Nsọ nke nkwa

Mụọ Nsọ bụ Mụọ Nsọ nke Nkwa (Ọlndoz. 2:33). Ọ na-emesi-ike na Chineka na-anabata omume nile nke ezi-omume, emume nsọ nile, na ọgbụgba-ndụ nile nke ndị mmadụ. Mụọ Nsọ nke Nkwa na-agba aka-ebe nye Nna ahụ na emume nsọ nzọpụta nile nke ndị ụka abụrụwo ndị e meziri emezi na kwa na-ọgbụgba-ndụ nile ha na ha jikọrọ na edobewo ha.