Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Rechel


Rechel

N’ime Testament Ochie, otu nwunye nke Jekọb (Jen. 29–31, 35). Ọ bụkwaara nne nke Josef na Benjamịn.