Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Marsh, Thomas B.


Marsh, Thomas B.

Onye-isi nduzi nke mbụ nke Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke Ndi-ozi Iri na Abụọ mgbe e weghachisiri Nzukọ-nsọ ahụ na 1830. O jidere ọtụghe-uzọ nile nke ala-eze n’ihe gbasara Iri na Abụọ ahụ (OznỌd. 112:16) ma na 1838, e nyere ya iwu-nsọ site na mkpughe ka o bipụta okwu nke Onye-nwe (OznỌd. 118:2). Nkeji 31 nke Ozizi na Ọgbụgba-ndụ ka e nyere ya. A chụpụrụ Marsh site na Nzukọ-nsọ na 1839 mana e megharịrị ya baptism na Julai 1857.